ig.news
75

Akpola aha onye na-akwado ishi nwa dika onye otu ndi nchuaja di elu

Pope Francis akpoputala Nigel Biggar, dika onye otu Bishop di elu akporo "Pontifical Academy for Life", ka Catholic Herald dere. Ndeputa mmadu iri ano na ise ka ebiputara taa. Biggar bu onye okachamara …More
Pope Francis akpoputala Nigel Biggar, dika onye otu Bishop di elu akporo "Pontifical Academy for Life", ka Catholic Herald dere. Ndeputa mmadu iri ano na ise ka ebiputara taa.
Biggar bu onye okachamara nke ngalaba Moral and Pastoral Theology na Mahadum Oxford. Mgbe ya na Peter Singerin na-enwe nkparita uka, okwuru na ishi ime ga-abu ihe ojoo mgbe afo-ime gafere izu iri na asato.
N'akwukwo ya "In Defence of War" (2014), Bigglar na asi na agha U.S na Iraq bu agha ziri ezi.
Agbanwere usoro academy ahu na November 2016. Onye isi ha bu Archbishop Vincenzo Paglia kwuru n'oge ahu: "Usoro ohuu ndia na-akpali itinye uju na oru gbasara nkuzi na nzuko nke Kraist, karia nke ochie" Usoro ochie ka okwuru na na-acho nkwa ichekwa ndu mmadu dika odi na akwukwo nzuko ahu.
Foto: Screenshot theology.ox.ac.uk, #newsQuafkugfvw