ig.news
93

Ákàrà si n'aka Chukwu mere ka onye Nkwujọ Francis mee ihe ọ mere

Fada Capuchin Thomas Weinandy bụ “akara si n'aka Chukwu” kwanyere ya n'iwepụta nkwujọ Pope Francis, ka ọ kọwara n'edemede ya na blog Sandro Magister. Mgbe ọ nọ na Rome na mbido afọ a na-eche ma ọ bụ …Higit pa
Fada Capuchin Thomas Weinandy bụ “akara si n'aka Chukwu” kwanyere ya n'iwepụta nkwujọ Pope Francis, ka ọ kọwara n'edemede ya na blog Sandro Magister.
Mgbe ọ nọ na Rome na mbido afọ a na-eche ma ọ bụ ya dee ebumnuche ya a ọ rịorọ Chukwu ga ọ gosi ya ákàrà: Chukwu ziteere ya ụtụtụ echi ya onye ọ na-ahụbeghi oge tere aka, onye ọ na-tụwaghị anya ịhụ na Rome n'oge ahụ na-abụghị onye United States, Canada ma ọ bụ Great Britain. Ọzọkwa, na onye a ga-asị ya, ‘Jisike n'ezigbo edemede gị'.
Ụtụtụ echi ya Fada Weinandy gara ikpe ekpere na ụka Roman abụọ wee zute otu seminarian maka nri ehihie n'ụlọ nri dị na mbara. Ugbua ákàrà ọ rịorọ maka ya, abuzịghị ihe dị ya n'obi. Ha abụọ nọ ọdụ na mbara. Mgbe erimeri ha na-ebe otu Archbishọp wee pụta n'etiti ụgbọala abụọ e busara n'ihu ebe ha na eri nri. Weinandy ahubeghị ya kamgbe afọ iri abụo.
Ha abụọ kọtara onwe ha ozigbo. Maka ihe mere archbishọp a nso nso, Weinandy atụghị anya na ọ ga ahụ ya na Rome ma ọ bụ ebe ọbụla, karịa archdiocese ya.
Ka ha kpara …Higit pa