Clicks45
ig.news

Bishops nke ndi Belgium na-asi ndi gbara alụkwaghịm ma banye n'alulu ozo ga-anata oriri nso

Na May 24th, ndi Bishop nke Belgium ebiputawo akwukwo akporo "Amoris Laetitia". Ha dere:" Na onweghi onye ga-asi ndi
gbara alụkwaghịm ma banye n'alulu ozo puru inara oriri nso ma o bu hara I nara ya." Ha kwuru ka e nwe nkpebi banyere site na nmetu onye obule na-enwe.
O di nno ka ndia amaghi na emela udi nkpebi ndia n'ulo uka. Udi ndia nwere ike inara oriri nso ma o buru na ha ghara ime nmeko nwoke na nwanyi. Ma obughi ya, ha ga-aba n'ikpe mgbe ha riri ya n'uzo n'ezigh ezi.

Foto: Cardinal Jozef De Kesel of Brussels, © Paul Van Welden, CC BY-SA, #newsVvhdvcrsax