ig.news
415

Francis na ebuli mgbagwoju anya, "n'uzo pụrụ iche" – Kadịnal Burke

Kadịnal Raymond Burke, 69, ekwuola na Pope Francis abụghị sọọsọ na o kweghi akọwa nsogbu dị na alụ m di na nwunye, sacraments na oke njọ “ma na ọ na ebuli mgbagwoju anya”. Mgbe ọ na-agwa lanuovabq.itViše
Kadịnal Raymond Burke, 69, ekwuola na Pope Francis abụghị sọọsọ na o kweghi akọwa nsogbu dị na alụ m di na nwunye, sacraments na oke njọ “ma na ọ na ebuli mgbagwoju anya”.
Mgbe ọ na-agwa lanuovabq.it (April 5), Burke kpọrọ ekwumekwu Francis mere nso nso a ya na Eugenio Scalfari, 93, “abụghị ihe tozuru nnabata”.
N'uche ya ọ bụ "ihe ga-ebute nnukwu nsogbu" na onye na-ekweteghi na Chukwu kwuputara na "n'aha Pope” mgbanwe na nkụzi Ụka site na ikwuputa na Pope n'onwe ya gọlahụrụ anwụ anwụ nke mmụọ mmadụ na ọdịdị ọkụ mmụọ.
Burke kpọrọ azịza nke Vatican “ezughi ezu”,
“Ka ma ikwu eziokwu ọfụma gbasara anwụ anwụ mmụọ mmadụ na ọkụ mmụọ, ngọlahụ ahụ sịrị na ụfọdụ mkpụrụokwu a rụrụ aka abụghị nke Pope.”
Burke bụ nwere “mwute” maka na ndị ụlọ ọrụ nta akụkọ Vatican jụrụ ikwu na "atụmatụ ngahie, na nke ọjọọ" nke ekwumekwu ahụ bụ ihe Francis jụrụ ajụ.
Ọzọkwa, Burke kwujọrọ “nkịtị ọtụtụ ndị bishọp na Kadịnal ”. Ụfọdụ “na-ebusa atụmatụ Ụka ọhụrụ, Uka nke na-aga n'uzo ọzọ karịa nke dị mbụ, na-eche n'ịma …Više