ig.news
61

Samoa Aghola Obodo Ndi Na-ekpere Kraist

Na onwa June, madu iri ano na ato n'ime iri madu ano na itoolu tunyere na obodo "Samoa ga-abu nke ehimere site na aha Chineke Nna, Nke Okpara na nke Mmuo Nso."
Ndi Ome Iwu emeghariala akwukwom iwu ka obodo ahu buruzie Obodo na-ekpere Kraist.

Foto: Cathedral in Apia, © Michael Coghlan, Flickr, CC BY-SA , #newsRlywelehya