ig.news
44

Kadịnal Müller, "Francis abụghị onye Liberal“

Tụmadụ na Pope Francis chụrụ ya ka onye isi Congregation for the Doctrine of the Faith, Kadịnal Gerhard Müller ekwuola na ọ chọrọ ka a na-ahụ ya ka onye iro Francis.

Mgbe ọ na-agwa akwụkwọ akụkọ nke ndị iro ụka nke Germany bụ Zeit Müller sịrị na ọbughi onye otu “usoro echichi ọbụla”, ma ọ bụ liberal ma ọ bụ conservative, aka ekpe ma ọ bụ aka nri. N'ezie, nkea bu eziokwu maka na Müller, kamgbe ọrụ ya, na-aga ụzọ abụọ, n'ihi ndọrọ ndọrọ. Ihea mere o ji anọ na ọnọdụ dị añaa mgbe ụfọdụ.

Müller sịkwara na Pope Francis na onwe ya "abụghị liberal ma ọ bụ conservative". Okwu a abughi eziokwu maka na Francis abụrụla odogwu ndị ngalaba liberal n'ime Ụka.

Foto: Gerhard Ludwig Müller, © michael_swan, CC BY-ND, #newsOmmagpmctd