ig.news
77

Nwoke na-alụ komputa nke obubu ya gbara Obodo akwụkwọ maka i nye ya ọnọdu

Onye kpọrọ onwe ya "Machinist" Chris Sevier sịrị na o lụrụ komputa nke obubu ya na New Mexico, USA. Ugbua o gbara onye na-eme achicha na Colorado akwụkwọ maka na okweghi eme achicha akwụkwọ maka ya na "nwunye ya komputa nke obụbụ ya", ka Washington Post sịrị kwuo. Onye ome achicha a bụkwa nke juru i me achicha maka ndị mmekọ nwoke na nwoke.

Sevier na-azo ka e nye ya udị onọdu e nyekwara ndị mmekọ nwoke na nwoke maka agbamakwụkwọ ya. O gbakwara akwụkwọ na asi ka obdodo Utah kwadokwaa "agbamakwụkwọ" ya. Onye okikpe a kwele ka ụfodụ n'ime ihe ndịa gawa n'ihu.

Foto: © Jeremy Brooks, CC BY-NC, #newsYmdcnwncia