ig.news
77

Ọgụ n'ime Ụlọ Ụka (Sọọsọ?) Njọ na-enweghi Nnabata

Archbishọp Michele Pennisi nke Monreale, Sicily, kwuputara na Salvatore Riina, 87, onye isi Sicilian Mafia ama ama bje nwụrụ na November 17 agaghị enweta akwamozu nke ọha maka na ọ bụ "onye njọ ọha" tụmadụ na ezinúlọ Riina achọbeghi óménàlà ụka ọbụla.
Ọzọkwa, Bishọp Modernist bụ Nunzio Galantino, odeakwụkwọ ndị Bishọp Italy, egosighi ebere, “Ihe agbanweghi maka na Riina anwụọlahe.”

Ka o si di, onye Fada Bologna, Fada Francesco Pieri, onye nkuzi theology, jụrụ na social network, “Onye ka nwee ndị o megidere na mmụọ ya Riina ka ọ bụ Emma Bonino?”

Bonino bụ onye nkwado mmebi ime nke Italy nke onye aka ebe sịrị na ọ gburu ihe karịrị Ụmụaka 10’000 children, ma nke ya, dịkwa n'isi ịtụpụta atụmatụ mmebi ime n'Italy. Ya na Pope Francis a nọkọọla ihe karịrị otu ugboro nakwa ọ hụrụ Bonino ka “otu nime ndi nnukwu n'Italy ọhụrụru”.

Foto: Michele Pennisi, © Mattia Gentilini, CC BY-NC-ND, #newsWyxhjtivlh