ig.news
64

Cardinal Meisner were okwukwe na azoputawo ya

Onye buburu Archbishop Cologne, Cardinal Joachim Meisner,anwuola n'ubochi Wednesday kwuru na ajuju-onu ndi die-tagespost.de gbara ya kwuo na "O ga adaba na aka Chineke mgbe onwusiri" Miesner nwere …More
Onye buburu Archbishop Cologne, Cardinal Joachim Meisner,anwuola n'ubochi Wednesday kwuru na ajuju-onu ndi die-tagespost.de gbara ya kwuo na "O ga adaba na aka Chineke mgbe onwusiri"
Miesner nwere olileanya na Chineke ga-enwe nmasi ihu ya mgbe o ga anwu we si ys "nno, maka ilota ulo". Ozo na Chineke ga-asi na obu ya ihe onu na I biela ebe a ugbu a." Mgbe ajuru ya ma onwere ike ita ahuhu maka Chinike, O siri "O tala ahuhu otutu oge n'elu uwa ma nwe umeala mgbe ona eme akara nke obe"
Meisner kwadoro nke oma tupu onwua ebe ohasiri akwukwo eji akwanye ya ugwu ma onwu o ma nye ya onye ode akwukwo ya, ka aghara inwe ihe isi ike na inye yaa nkwanye ugwu"
Na February 2013, Meisner buru onye otu ndi Bishop Germany nke webatara usoro e ji egbochi afo ime.
Foto: Joachim Meisner, © Raimond Spekking, CC BY-SA, #newsIluakizewh