ig.news
69

A kuturu ụlọ ụka maka ebe a na-ebusa ụgboala

Kamgbe ọnwa July 17 ka a kuturu ụlọụka St Martin dị na Sablé-sur-Sarthe, France. A ruru ulọ uka a na 1880s ma na e metọrọ ya na 2015. Onye isi obodo kwadoro nkutu a maka na ụlo ahụ e nọzị n'ọnọdụ ọjọọ …Više
Kamgbe ọnwa July 17 ka a kuturu ụlọụka St Martin dị na Sablé-sur-Sarthe, France. A ruru ulọ uka a na 1880s ma na e metọrọ ya na 2015. Onye isi obodo kwadoro nkutu a maka na ụlo ahụ e nọzị n'ọnọdụ ọjọọ. Ebe ahu ka abụzị ebe a na ebusa ụgboala. Na 1905 ụloụka niile dị na France wụụrụ nke dị n'aka ochịchị obodo.
Sablé-sur-Sarthe bụ ebe a mụrụ Fada Prosper Guéranger O.S.B., onye nke hiwere Solesmes Abbey nke a ma ama nke dịkwa na ebe ahụ.
#newsGwyhvtatvy