ig.news
71

Bishop Amalitewo Okwu Maka Inata Oriri Nso

Bishop Gabriel Bernardo Barba (53) nke Gregorio de Laferrere, Argentina jiri ohere ikwu okwu na nmenme Corpus Christi nke emere n'ubochi June 17th kwuputa maka inara oriri nso n'aka, bu nke na-adighi …More
Bishop Gabriel Bernardo Barba (53) nke Gregorio de Laferrere, Argentina jiri ohere ikwu okwu na nmenme Corpus Christi nke emere n'ubochi June 17th kwuputa maka inara oriri nso n'aka, bu nke na-adighi ekwu na mbu n'ime diocese ahu. Barba kwuru na inata oriri n'aka bu ihe ziri ezi.
Barbra kwuru okwu megide usoro mbu esi anata oriri, "Inata oriri na-aka bu ihe g'enye nkwanye ugwu karia inara ya nime onu." O gara nihu kwuo "na nke a ga-egosi nwere onwe n'ahu ike". Francisco La Cigüeña de la Torre kporo nke a "okwu na-abaghi n'ihe."
Na mba ndi na-eme otu a, nmeto na oria riri nne nke uku.
Foto: Gabriel Bernardo Barba, Wikipedia, #newsXrnqnrcmhp